Listen

Description

Ebee Ka Anyị Na-Eje? Nkata "Ọzọ Emena! 2021" nke mb - January 23, 2021

Ntule mpkarịta ụka otu Izu Umụnna kpọkọbara iji kpaa ụka banyere ọnọdụ igwe mmadụ n'obodo Naịjirịa. Isi okwu bụ "Ọzọ Emena!" (Never Again!) dịka na ntụgharị uche nye ncheta agha Naịjirịa na Bịafra ihe dịka arọ iri ise na otu gara aga.