Listen

Description

Ebee Ka Anyị Na-Eje? Ọzọ Emena III - January 30, 2021

Ihe ndịa a na-akpọ ọdachi dịka nkata akpara akpa megide ndị bi obodo dị n'ụzọ ọwụwa anyanwụ Naịjirịa. Onye ka ọrụ nchekwa obodo dịrị n'ala Igbo?