Nchekwa Obodo Metụtara Arụ Ike (Healthcare is National Security) May 9 2020
Nje ọrịa korona dịzịka ọnya nwadiana ma mgbochi ka mkpa karịa ọgwụgwọ. Nke ka njọ bụ na ọ dịka ndị amakekwu ji ohere a wee na-alụ ọlọ ajọọ. Nchekwa obodo dị mkpa ka ọghalụ dịka ọbụ ụkwụ jie agụ mgbada abịalụ ya ụgwọ. The best offence is a good defence?