Ụkpana Okpoko Buru, Ntị Chiri Ya - March 6, 2021
Gịnị bụ isi butere mgbochi ụgbọala ibu ngwa ahịa nri si ugbu Haụsa na-agba ụzọ ọwụwa anyanwụ na ọdịda anyanwụ na mba Nigeria?
Asị na ọkụkọ ntị ike na-anụ ihe n'ite ofe.