Exercises
Key words: What do they mean:
Mmụọ nsọ- Holy Spirit
How do you say “in Jesus name”- N'aha Jesu
What is n’aha nna, na nwa, na mmụọ nsọ- "In the name of the Father, The Son, and the Holy Spirit"
How would you say “Blood of Jesus”- Ọbara Jesu
What does “Ka e mee uche gi” putara?- "Let your will be done"
Quiz on Names of God we will
Onyenweanyi- Our Lord
Onye Nzọpụta- Our Savior
Dike n’agha- Might warrior
Ekwueme- The one who says and does
Ọkakaa- The greatest one
Onyekereụwa- The Creator
Father- Nna
Savior- Nzọpụta
"Mouth Watering" Names for Glorifying
1. O loro ihe loro enyi (translates directly, "The one who swallowed the thing that swallowed the elephant)
a. The all loving God.
b. The all powerful God
c. The all knowing God
2. Ama ama amacha amacha
a. The all loving God
b.The all powerful God
c.The all knowing God (correct answer)
3. Echeta obi esie ike (the in whom we base our confidence)
a. The unfailing God (correct answer)
b. The all loving God
c. The ageless God
Thanks and Adoration
4 main starter phrases:
Nara Ekele (ekene) maka____
Anyi na ekele gi maka ____
Daalu maka____
I meela maka____
Things to give thanks for:
Ndu
ahụ ike (ahụ isi ike/ahụ ishi ike) ,
ihe ọma i na-eme anyi.
Ihe niile
Nchebe- protection (Mkpuchite)
Requests
3 main starter phrases
Anyi na-ariọ (ayọ) gi- We are begging/pleading with you
Biko, Nye anyi/m- Please, give us
Wepụrụ anyị- Take away from us
Things you pray for:
udo - peace
ahụ ike- health
ịhụnanya- love.
ọganịru- Progress/sucess
Nwa/umu- Child/children
Aku n’uba- Wealth and riches
Nzoputa mkpuru obi- Savior of soul
Ndi na-ata ahụhụ- People suffering
Enyemaka- Help
Things you pray against
ọrịa-sickness
Ụkọ,- lack
ụkpa, ubiam -poverty
Ndi iro- Enemies
ihe mberede- emergency/accidents
ihe ọjọọ niile- all bad things
Ihe ọbụla na-esighi n’ebe i nọ- Things that are not from you (God)
God Bless <3