Listen

Description

Our Father
Nna anyị nọ n’eluigwe,
ka otito dịrị aha gị;
ka ọchịchị gị bịa,
ka emee uche gị n’ụwa
ka esi eme ya n’eluigwe.
Nye anyị taataa nri nke ụbọchị anyị,
gbaghara anyị mmehie anyị,
dịka anyị si gbaghara ndị mehiere anyị.
Ekwela ka anyị kwenye na nranye,
ma zọpụta anyị n’ajọ ihe.
N’ihi na ọchịchị bụ nke gị,
na ike, na otito,
ebighi ebi, ebighi ebi.
Amen.

nna...nna anyị- Our father

eluigwe (enuigwe)...n’eluigwe (n’enuigwe)- in heaven

Otito- Praise

aha (afa)...aha gị (afa gị)- your name

ọchịchị...ọchịchị gị -

uche...uche gị

ụwa...n’ụwa

taataa

nri (nni/nli)

ụbọchị (ụbọsị)...nke ụbọchị anyị

mmehie...mmehie anyị

ndị

nranye...na nranye- temptation

ajọ ihe...n’ajọ ihe

ihi...n’ihi...n’ihi na

Ike- strength/power

ebighi ebi/ebebe - Forever/ Never ending

Now let’s turn our attention to the remaining words in the prayer
nọ...nna anyị nọ n’eluigwe- our father who art in heaven

dịrị...ka otito dịrị aha gị - Let/may praise be onto your name

bịa...ka ọchịchị gị bịa- Let your reign

emee...ka emee uche gị n’ụwa, - Let your will be done

ka esi eme...ka esi eme ya n’eluigwe- As it is done in heaven

nye anyị...nye anyị, taataa, nri nke ụbọchị anyị- give us today, the food of today (our daily bread)

gbaghara anyị...gbaghara anyị mmehie anyị, dịka anyị si gbaghara ndị mehiere anyị - Forgive us for our trepasses, as we forgive those who trespasses against us

ekwela...ekwela ka anyị- Dont allow us to fall into temptation

kwenye...kwenye na nranye

zọpụta anyị...ma zọpụta anyị n’ajọ ihe - but save us from evil

11, bụ...n’ihi na ọchịchị bụ nke gị, na ike, na otito- because the kingdom is your and power and glory.

Email igbopodcast gmail to get on the waiting list for more comprehensive show notes and worksheets.

Like what we do? Consider supporting by donating with this link here: https://www.paypal.com/donate/?token=aRGqnrGaCBfJzWaP7tpxK7pviD67UMEXHQg0SMOfDdlHzmb_o9n0cMFvajCfw20YTJkkyW&country.x=US&locale.x=