📺 Visual version with full diacritics: youtube.com/@learnigbo
📥 Free practice speaking workbook for week 31 at www.learnigbonow.com
This is your Week 31 Igbo language practice session from Igbo Daily Drops — 15 sentences learnt over the past week in Igbo daily drops, built for real-life use. Commands, requests, questions, and the kind of warm, human phrases that make the difference between knowing a language and living in it.
Work through each sentence at your own pace. You will hear it once, then again — then it is your turn.
The Igbo sentences we learnt this week are :
A chọrọ m nri maka agụụ na-agụ m. - I want food because I am hungry.
A chọrọ m mmiri maka na akpịrị kpọrọ m nkụ. - I want water because I am thirsty.
A chọrọ m izu ike maka na ike gwụrụ m. - I want to rest because I am tired.
A na m ala ụlọ maka na chi ejiela. - I am going home because it is dark.
M ga-abịa echi maka na enweghị m efe taa. - I will come tomorrow because I don't have time/chance today.
Gịnị mere ị ji aga ebe ahụ? - Why are you going there?
Iwe na-ewe m maka ihe o mere. - I am angry because of what he did.
Ụjọ na-atụ m maka na ọchịchịrị dị. - I am afraid because it is dark.
Kedu ka obi gị dị maka ozi a? - How do you feel because of this news?
Gịnị mere i ji bịa? - Why did you come?
A bịara m Nigeria maka ezinụlọ m. - I came to Nigeria because of my family.
E zuru m ike maka na ụzọ tere aka. - I rested because the way was far.
A na m amụ Igbo maka na a bụ m onye Igbo. - I am learning Igbo because I am an Igbo person.
A na m abịa maka na a chọrọ m inyere gị aka. - I am coming because I want to help you.
Daalụ maka ihe niile. - Thank you for everything.
This has been Igbo Daily Drops with Yvonne Mbanefo.
FREE RESOURCES: - Igbo Heritage Family Kit: https://learnigbonow.com -
Main Channel: @learnigbo on YouTube
Kids' Channel: @learnigboforkids on YouTube
Our Mission: Raise 10,000 more next-generation Igbo speakers by next year.
Be one of them. Every sentence you learn is a drop.
And every drop feeds Oké Osimiri Mmụta Igbo — the Ocean of Igbo Knowledge. Subscribe now. Foundation episodes begin today.