Listen

Description

📺 Visual version with full diacritics: youtube.com/@learnigbo 

📥 Free practice speaking workbook for week 32  at www.learnigbonow.com

This is your Week 32 Igbo language practice session from Igbo Daily Drops — 15 sentences learnt over the past week in Igbo daily drops,  built for real-life use. Commands, requests, questions, and the kind of warm, human phrases that make the difference between knowing a language and living in it.

Work through each sentence at your own pace. You will hear it once, then again — then it is your turn. 

The Igbo sentences we learnt this week are :

Achọrọ m udo, ma a nọ m n'ọnọdụ egwu — I want peace, but I am in a state of fear. 

A chọrọ m ka ndị mmadụ mara ihe na-eme, mana ihere na-eme m ikwupụta ya — I want people to know what is happening, but shame stops me from saying it out loud. 

A chọrọ m inweta ike ọzọ, ma m ka na-achọ ya — I want to have strength again, but I am still searching for it. 

A rụchabeghị ọrụ a — This work isn't finished yet. 

Asị m na m ga-echere ka ha bịa, mana ọ gafeela oge m tụrụ anya ha — I said I would wait for them to come, but the time I expected them has passed. 

Amalitere m ya naanị m — I started it alone. Ihe m mere dị mma, ma obi m adịghị mma ma m chee maka ya — What I did was good, but thinking about it troubles me. 

Akwụrụ m ụgwọ akwụkwọ ya n'obi ọma, ma ọ dịghị mfe ịhụ ka ọ banyere ndụ onye ọzọ — I paid her fees gladly, but watching her enter another's life is hard. 

Ọ họọrọ onye ọzọ, ma agaghị m eweghachi ihe m nyere ya — She chose another, but I will not take back what I gave. 

Ọ bụrụ na iwu kwuru na m nwere ike iketa ala, mgbe ahụ, omenala agaghị egbochi m. — If the law says I can inherit land, then custom cannot stop me. 

Ọ bụrụ na ụmụnna m kwenyere na m bụ nwa nna m, ha kwesịrị ikwenye na m nwekwara ihe m ketara. — If my kinsmen accept that I am my father's child, they should also accept that I have an inheritance. 

Ọ bụrụ na m ga-eche ka e nye m ohere, m ga-eche ogologo oge; ma ọ bụrụ na m ga-eji iwu kwuo okwu m, a ga-anụ olu m ugbu a. — If I wait for them to give me a chance, I will wait a long time; but if I use the law to speak my case, my voice will be heard now. 

Ọ bụrụ na ha hụrụ m n'anya, ha ga-abịa n'ụlọ m. Ọ bụghị m ga-aga ebe niile ha nọ. — If they love me, they will come to my house. I will not go everywhere they are.

Naanị m nọ ugbua, mana obi m gwara m na m mere ihe ziri ezi. — I am alone now, but my heart tells me I did the right thing. 

Ọ bụrụ na ụlọ a adịghị atọ ha ụtọ ugbu a, ọ ga-adịịrị ha mgbe ha chọrọ ịlaghachi. — If this house doesn't appeal to them now, it will still be here for them when they want to return.

This has been Igbo Daily Drops with Yvonne Mbanefo.

FREE RESOURCES: - Igbo Heritage Family Kit: https://learnigbonow.com -
Main Channel: @learnigbo on YouTube
Kids' Channel: @learnigboforkids on YouTube 


Our Mission: Raise 10,000 more next-generation Igbo speakers by next year. 
Be one of them. Every sentence you learn is a drop. 
And every drop feeds Oké Osimiri Mmụta Igbo — the Ocean of Igbo Knowledge. Subscribe now. Foundation episodes begin today.