📺 Visual version with full diacritics: youtube.com/@learnigbo
📥 Free practice speaking workbook for week 34 at www.learnigbonow.com
This is your Week 34 Igbo language practice session from Igbo Daily Drops — 15 sentences learnt over the past week in Igbo daily drops, built for real-life use. Commands, requests, questions, and the kind of warm, human phrases that make the difference between knowing a language and living in it.
Work through each sentence at your own pace. You will hear it once, then again — then it is your turn.
The Igbo sentences we learnt this week are :
Ọ nọ n'ihu ụlọ ahụ- She is in front of that house.
Debe ya n'azụ ụlọ - Put it at the back of the house.
Ụzọ ọzọ dị n'azụ - There is another door at the back.
Tụgharịa n'aka nri. - Turn right.
Gaa n'akụkụ aka ekpe. - Move to the left side.
Tụgharịa, chee m ihu. - Turn around, face me.
Gaa n'ihu ruo n'osisi ụdala - Go straight on until you reach the ụdala tree.
Mgbe ị gafere ahịa Nkwọ, tụgharịa n'aka nri - When you pass Nkwọ market, turn right.
Ụlọ anyị dị n'azụ ụka - Our house is behind the church.
Anọ m n'etiti Okafor na Musa - I am between Okafor and Musa.
Okafor nọ n'etiti mụ na Musa - Okafor is between Musa and I.
Ụlọ anyị dị n'etiti ụlọ akwụkwọ na ahịa - Our house is between the school and the market.
Gaa n'ihu ruo n'osisi ahụ, wee tụgharịa n'aka ekpe. - Go straight to that tree, then turn left.
Mgbe ị gafere àgwàetiti ahụ, tụgharịa n'aka nri. - When you pass that island, turn right.
Emesịa, kwụsị n'ihu ụlọ ahụ. - After that, stop in front of that house.
This has been Igbo Daily Drops with Yvonne Mbanefo.
FREE RESOURCES: - Igbo Heritage Family Kit: https://learnigbonow.com -
Main Channel: @learnigbo on YouTube
Kids' Channel: @learnigboforkids on YouTube
Our Mission: Raise 10,000 more next-generation Igbo speakers by next year.
Be one of them. Every sentence you learn is a drop.
And every drop feeds Oké Osimiri Mmụta Igbo — the Ocean of Igbo Knowledge. Subscribe now. Foundation episodes begin today.